John 6:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya tụtụkọtara ihe fọdụrụ. O juru nkata iri na abụọ.
Igbo 2006
Ya mere ha chikọtara ha, we kpoju nkata iri na abua n'iberibe sitere n'ob͕e achicha barley ise ahu, nke fọduru ndi riworori.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha tụtụkọtara ha, kpojuo nkata iri na abụọ, bụ iberibe si nʼogbe achịcha balị ise nke ndị ahụ rifọrọ.