John 6:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị mmadụ a hụrụ ihe ebube a Jisọs mere, ha sịrị, “Nꞌezie, nwoke a bụ onye amụma ahụ anyị naele anya ya!”
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ndi ahu huru ihe-iriba-ama O mere, ha siri, N'ezie Onye a bu onye-amuma ahu nke nābia n'uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị mmadụ ahụ hụrụ ihe ịrịbama ahụ, o mere ha bidoro na-asị, “Nʼeziokwu, onye a bụ onye amụma ahụ nke ga-abịa nʼime ụwa.”