John 6:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌanyasị ụbọchị ahụ, ndị na-eso ụzọ ya sitere nꞌebe ahụ pụọ gaa nꞌọnụ mmiri,
Igbo 2006
Ma mb͕e o ruru anyasi, ndi nēso uzọ-Ya ridara n'oké osimiri;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o ruru nʼuhuruchi, ndị na-eso ụzọ ya rịdara gaa nʼọnụ mmiri,