John 6:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha nyaara ụgbọ mmiri ahụ na-aga, nꞌihe dị ka kilomita anọ ma ọ bụ ise site nꞌọnụ mmiri, ha lepụrụ anya hụ Jisọs ka ọ na-aga ije nꞌelu mmiri na-abịakwute ụgbọ ahụ ha nọ nꞌime ya. Oke egwu tụrụ ha!
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ha nyasiri ihe dika orú furlong na ise ma-ọbu orú na iri, ha hu Jisus ka Ọ nēje ije n'elu oké osimiri, nābiaru kwa ub͕ọ-ha nso: ha we tua egwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha akwọọla ụgbọ ihe dịka kilomita ise maọbụ isii, mgbe ha hụrụ Jisọs ka ọ na-aga ije nʼelu mmiri ahụ na-abịa nso nʼụgbọ mmiri ha. Oke egwu tụkwara ha.