John 6:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Igwe mmadụ dị ukwuu sooro ya, nꞌihi na ha hụrụ ọrụ ebube ọ na-arụ hụkwa otu o si agwọ ndị ọrịa.
Igbo 2006
Oké ìgwè madu we so Ya, n'ihi na ha huru ihe-iriba-ama di iche iche nke Ọ nēme n'aru ndi aru-ha nādighi ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Oke igwe mmadụ sooro ya, nʼihi na ha hụrụ ọrụ ebube ọ na-arụ nʼahụ ndị ọrịa.