John 6:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ngwangwa ha kpọbatara ya nꞌime ụgbọ ahụ. Ọ dịkwaghị anya ha eruo ebe ha na-aga.
Igbo 2006
Ya mere ha chọrọ iwebata Ya nime ub͕ọ-ha: ngwa ngwa ub͕ọ-ha we rue ala ebe ha nāga.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ha nabatara ya nʼime ụgbọ ahụ, ọ dịkwaghị anya ụgbọ ha bịaruru nʼelu ala ebe ha na-aga.