John 6:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị ọzọ si Taịberias bịaruo ebe ahụ Onyenwe anyị nọ nye igwe mmadụ ahụ nri.
Igbo 2006
(otú ọ di, ub͕ọ ntà di iche iche sitere na Taibirias bia rue ebe ahu nso ebe ha riri achicha ahu mb͕e Onye-nwe-ayi kelesiri ekele):
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ụfọdụ ụgbọ mmiri si Tiberịas bịara kwụsị nso nso ebe ahụ ndị mmadụ nọ rie achịcha mgbe Onyenwe anyị nyechara ekele maka ya.