John 6:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha bịaruru Kapanọm, ha hụrụ Jisọs sị ya, “Nna anyị ukwu, olee ụzọ i si bịa nꞌebe a?”
Igbo 2006
Mb͕e ha chọputara Ya n'ofè oké osimiri ọzọ, ha si Ya, Rabai, òle mb͕e I biara n'ebe a?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha hụrụ ya nʼofe ọzọ nke osimiri ahụ, ha sịrị ya, “Onye ozizi, olee mgbe i jiri bịa nʼebe a?”