John 6:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha zara sị ya, “Onyenwe anyị, biko nye anyị nri a ụbọchị nile.”
Igbo 2006
Ya mere ha siri Ya, Onye-nwe-ayi, nye ayi nri a mb͕e nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị ya, “Nna anyị ukwu, nye anyị ụdị achịcha a site ugbu a gawa.”