John 6:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka m gwara unu, unu ahụla m ma unu ekweghị.
Igbo 2006
Ma asirim unu, na unu ahuwom, ma unu ekweghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma agwa m unu, unu ahụla m ma unu ekweghịkwa.