John 6:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na esi m nꞌelu bịa nꞌụwa. Abịara m ime uche Chineke onye zitere m, ọ bụghị ime uche nke aka m.
Igbo 2006
N'ihi na esiwom n'elu-igwe ridata, ọ bughi ka M'nēme ihe Mu onwem nāchọ, kama ka M'nēme ihe Onye ziterem nāchọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na esi m nʼeluigwe rịdata nʼụwa ime uche onye ahụ zitere m, ọ bụghị ime uche nke m.