John 6:41 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị Juu bidoro ịtamụ ntamụ megide ya nꞌihi na ọ sịrị na ya bụ nri ahụ si nꞌelu bịa.
Igbo 2006
Ya mere ndi-Ju nātamu ntamu megide Ya, n'ihi na Ọ siri, Mu onwem bu nri nke siri n'elu-igwe ridata.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ndị Juu bidoro itamu ntamu megide ya nʼihi na ọ sịrị, “Abụ m achịcha ahụ siri nʼeluigwe rịdata.”