John 6:42 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha sịrịtara onwe ha, “Ònye a ọ bụghị Jisọs nwa Josef? Ọ̀ bụ na anyị amaghị nne ya na nna ya? Gịnị ka ọ na-ekwu, na o si nꞌelu bịa?”
Igbo 2006
Ha we si, Onye a, Ọ̀ bughi Jisus, Nwa Josef, Onye ayi onwe-ayi mara nna-Ya na nne-Ya? Ò si aṅa kwue ub͕u a, Esiwom n'elu-igwe ridata?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị, “Onye a ọ bụghị Jisọs, nwa Josef, bụ onye anyị matara nne na nna ya? Oleekwanụ otu o si ekwu ugbu a sị, ‘Esi m nʼeluigwe rịdata’?”