John 6:43 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs sịrị ha, “Unu atamụla nꞌime onwe unu. Nꞌihi na mmadụ ọ bụla enweghị ike ịbịakwute m karịakwa ma Nna m onye zitere m, mere ka ọ bịakwute m. Nꞌụbọchị ikpeazụ ahụ, aga m emekwa ka ndị ọ bụla bịakwutere m si nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
Jisus zara, si ha, Unu atamula n'etiti onwe-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara sị ha, “Unu atamula nʼetiti onwe unu.