John 6:46 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a apụtaghị na onye ọ bụla ahụla Nna m anya. Ọ bụ nanị m hụrụ ya, nꞌihi na ọ bụ site nꞌebe ọ nọ ka m si bịa.
Igbo 2006
Ọ bughi na madu ọ bula ahuwo Nnam, ma-ọbughi Onye ahu Nke si n'ebe Chineke nọ puta, Onye ahu ahuwo Nnam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nweghị onye ọbụla hụrụla Nna ahụ karịakwa onye ahụ sitere na Chineke, naanị ya hụrụla Nna ahụ.