John 6:47 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Nꞌezie asị m unu, onye ọ bụla kweere na m nwere ndụ ebighị ebi.
Igbo 2006
N'ezie, n'ezie, asim unu, Onye nēkwere nēnwe ndu ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼeze, nʼezie agwa m unu, onye ọbụla kwerenụ nwere ndụ ebighị ebi.