John 6:50 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nri a, nke si nꞌelu bịa, na-enye onye ọ bụla na-eri ya ndụ ebighị ebi.
Igbo 2006
Nka bu nri nke si n'elu-igwe ridata, ka madu we rie ufọdu nime ya, ghara kwa inwu anwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nke a bụ achịcha ahụ nke si nʼeluigwe bịa, nke mmadụ pụrụ iri ma ghara ịnwụ anwụ.