John 6:52 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị Juu rụrịtara ụka nꞌetiti onwe ha na-asị, “Olee otu nwoke a ga-esi nye anyị anụ ahụ ya ka anyị taa?”
Igbo 2006
Ya mere ndi-Ju nālurita uka n'etiti onwe-ha, si, Onye a, Ò si aṅa pu inye ayi anu-aru-Ya ka ayi rie?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ndị Juu bidoro na-arụrịta ụka ike nʼetiti onwe ha sị, “Olee otu nwoke a ga-esi nye anyị anụ ahụ ya ka anyị rie?”