John 6:53 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara sị ha, “Nꞌezie asị m unu, ọ bụrụ na unu erighị anụ ahụ, ṅụọkwa ọbara m, unu agaghị enwe ndụ ebighị ebi.
Igbo 2006
Ya mere Jisus siri ha, N'ezie, n'ezie, asim unu, Ọ buru na unu erighi anu-aru nke Nwa nke madu, ọ buru kwa na unu aṅughi ọbara-Ya, unu enweghi ndu nime onwe-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Nʼezie, nʼezie agwa m unu, naanị ma unu riri anụ ahụ Nwa nke Mmadụ ma ṅụọkwa ọbara ya, unu agaghị enwe ndụ nʼime onwe unu.