John 6:55 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anụ ahụ m bụ ezi nri ahụ. Ọbara m bụkwa ezi ihe ọṅụṅụ.
Igbo 2006
N'ihi na anu-arum bu ihe-oriri n'ezie, ọbaram bu kwa ihe-ọṅuṅu n'ezie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na anụ ahụ m bụ ezigbo nri, ọbara m bụkwa ezigbo ihe ọṅụṅụ.