John 6:56 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye ọ bụla na-eri anụ ahụ, ma na-aṅụkwa ọbara m ga-anọgide nꞌime m. Mụ onwe m gaanọkwa nꞌime ya.
Igbo 2006
Onye nēri anu-arum, nke nāṅu kwa ọbaram, ọ nānọgide nimem, Mu onwem kwa nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla na-eri anụ ahụ m na-aṅụkwa ọbara m na-anọgide nʼime m mụ onwe m kwa nʼime ya.