John 6:57 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ana m adị ndụ site nꞌike Nna dị ndụ, onye zitere m. Otu aka ahụ, ndị nile na-eri anụ ahụ m ga-adịkwa ndụ site nꞌike nke m gaenye ha.
Igbo 2006
Dika Nna Nke di ndu ziterem, dika Mu onwem di kwa ndu n'ihi Nnam; otú a onye nērim, onye ahu gādi kwa ndu n'ihim.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka Nna ahụ dị ndụ zitere m, ana m adịkwa ndụ nʼihi Nna ahụ, otu a ka onye na-eri m ga-adịkwa ndụ site na m.