John 6:58 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Abụ m ezi nri ahụ si nꞌelu bịa. Nri a abụghị ụdị nke nna nna unu ha riri nwụọ. Onye ọ bụla na-eri nri a ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.”
Igbo 2006
Nka bu nri ahu nke siri n'elu-igwe ridata: ọ bughi dika nna-unu-hà riri, we nwua: onye nēri nri a gādi ndu rue mb͕e ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ achịcha ahụ si nʼeluigwe bịa. Nna nna unu ha riri mánà ma nwụkwaa, ma onye ọbụla na-eri achịcha a ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.”