John 6:59 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Na Kapanọm ka Jisọs nọ kwuo ihe ndị a. Ebe ahụ ka ọ nọkwa kuziere ndị mmadụ okwu Chineke nꞌime ụlọ ekpere ndị Juu.
Igbo 2006
Ihe ndia ka O kwuru n'ulo-nzukọ, mb͕e O nēzí ihe na Kapanaum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwuru ihe ndị a mgbe ọ na-akụzi ihe nʼụlọ ekpere dị na Kapanọm.