John 6:60 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọtụtụ ndị na-eso ya bụ ndị gere ntị nꞌokwu ndị a kwuru sị, “Okwu ndị a siri ike ịghọta. Ònye nwere ike ịkọwa ihe ha pụtara?”
Igbo 2006
Ya mere ọtutu nime ndi nēso uzọ-Ya, mb͕e ha nuru okwu ahu, ha siri, Okwu a di ike; ònye puru inu ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọtụtụ nʼime ndị na-eso ụzọ ya ha nụrụ nke a, ha sịrị, “Nke a bụ ozizi siri ike, onye nwere ike ịnabata ya?”