John 6:61 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs nꞌọnwe ya matara nꞌime onwe ya na ndị na-eso ụzọ ya naatamụ ntamụ nꞌetiti onwe ha banyere ozizi ya. Ya mere ọ jụrụ ha ajụjụ sị, “Okwu ndị a o mere ka obi jọọ unu njọ?”
Igbo 2006
Ma ebe Jisus mara n'Onwe-ya na ndi nēso uzọ-Ya nātamu ntamu n'ihi nka, Ọ siri ha, Ọ̀ bu nka nēme ka unu ma n'ọnyà?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe Jisọs matara na ndị na-eso ụzọ ya na-atamu ntamu maka nke a ọ sịrị ha, “Nke a ọ na-ewute unu?