John 6:62 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ gwakwara ha sị, “Gịnị ka unu ga-ekwu mgbe unu ga-ahụ Nwa nke mmadụ ka ọ na-alaghachi nꞌeluigwe?
Igbo 2006
Ùnu agaghi-amakari kwa n'ọnyà ma ọ buru na unu ahu Nwa nke madu ka Ọ nārigo n'ebe Ọ nọri na mbu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị ka unu ga-ekwu ma ọ bụrụ na unu ahụ Nwa nke Mmadụ ka ọ na-arịgo ebe ọ nọrịị na mbụ.