John 6:67 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs tụgharịrị jụọ mmadụ iri na abụọ ahụ ọ họpụtara ajụjụ sị ha, “Ùnu chọkwara ịlaghachi azụ dị ka ndị ọzọ mere?”
Igbo 2006
Ya mere Jisus siri ndi-ozi iri na abua ahu, Ùnu onwe-unu nāchọ kwa ila?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị mmadụ iri na abụọ ahụ, “Unu chọkwara iso ha pụọ?”