John 6:68 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Saịmọn Pita zara sị, “Onyenwe anyị, ònye ka anyị ga-alakwuru? Ọ bụ nanị nꞌaka gị ka okwu ahụ na-enye ndụ ebighị ebi dị.
Igbo 2006
Saimon Pita zara Ya, si, Onye-nwe-ayi, Ònye ka ayi gējekuru? I nwere okwu nke ndu ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Saimọn Pita zara ya sị, “Onyenwe anyị, onye ka anyị ga-agakwuru? Ọ bụ gị ji okwu nke ndụ ebighị ebi.