John 6:69 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị kweere okwu gị, marakwa na ị bụ Onye Nsọ ahụ Chineke zitere.”
Igbo 2006
Ọzọ, ayi onwe-ayi ekwerewo mara kwa na Gi onwe-gi bu Onye Nsọ ahu nke Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị kweere marakwa na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke.”