John 6:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Filip zara ya sị, “Olee otu nke a ga-esi mee? Ọ ga-efu ego dị ukwuu ịzụta nri nke onye ọ bụla nꞌime ha ga-eritụ nanị nri ntakịrị.”
Igbo 2006
Filip zara Ya, Ob͕e achicha ọgu shilling iri agaghi-ezu ha, ka madu nile n'otù we were nke-ntà nke-ntà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Filip zara ya, “Ụgwọ ọrụ ọnwa isii agaghị ezu ịzụta achịcha nke onye ọbụla nʼime ha ga-atatụ naanị ihe ntakịrị.”