John 6:71 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs na-ekwu ihe banyere Judas nwa Iskarịọt onye ahụ ga-arara ya nye nꞌaka ndị ga-egbu ya.
Igbo 2006
Ma Ọ nēkwu ihe bayere Judas nwa Saimon Iskariot, n'ihi na onye ahu gaje irara Ya nye, buri otù onye nime ndi-ozi iri na abua ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ na-ekwu banyere Judas nwa Saimọn Iskarịọt, onye nʼagbanyeghị na ọ bụ otu nʼime mmadụ iri na abụọ ahụ, bụ onye ga-arara ya nye.