John 6:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anduru nwanne Saịmọn Pita tinyere ọnụ ya gwa Jisọs okwu sị,
Igbo 2006
Otù nime ndi nēso uzọ-Ya, bú Andru nwa-nne Saimon Pita, si Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọzọ nʼime ndị na-eso ụzọ ya bụ Andru, nwanne Saimọn Pita, kwupụtara,