John 6:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Otu nwantakịrị nwoke nọ nꞌebe a. O nwere ogbe beredi ise na azụ abụọ. Ma gịnị ka a ga-eji nke a mee nꞌebe igwe mmadụ ha otu a dị?”
Igbo 2006
Otù nwa-okoro ntà nọ n'ebe a, onye ji ob͕e achicha barley ise, na azù abua: ma ǹdia bu gini n'etiti ọtutu madu di otú a?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Otu nwantakịrị nwoke nọ nʼebe a nwere ogbe achịcha balị ise, na azụ abụọ, ma gịnị ka ha bụ nʼetiti igwe mmadụ ha otu a?”