John 7:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jisọs jegharịrị site nꞌotu obodo dị na Galili gaa nꞌobodo ọzọ. Ọ chọkwaghị ijegharị na Judia, nꞌihi na ndị Juu na-achọ igbu ya nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Mb͕e ihe ndia gasiri Jisus we nējeghari na Galili: n'ihi na Ọ chọghi ijeghari na Judia, n'ihi na ndi-Ju nāchọ uzọ ib͕u Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nke a gasịrị, Jisọs gagharịrị na Galili, ma ọ kpachapụrụ anya hapụ ịga Judịa nʼihi na ndị Juu na-achọ ụzọ igbu ya.