John 7:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe ụmụnne ya pụrụ, o sochiri ha azụ. Ma ọ gara nꞌebe ahụ na nzuzo.
Igbo 2006
Ma mb͕e umu-nne-Ya rigosiri ememe ahu, mb͕e ahu Ya onwe-ya rigo-kwa-ra, ọ bughi n'iru ọra madu, kama dika ọ bu na nzuzo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu ọ dị, mgbe ụmụnne ya gawara mmemme ahụ ya onwe ya gakwara. Ọ gaghị ebe mmadụ niile ga-ahụ ya kama ọ gara na nzuzo.