John 7:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na mmemme ahụ, isi ndị Juu nọ na-ele anya ya. Ha na-ajụgharị ajụjụ na-asị, “Olee ebe ọ nọ?”
Igbo 2006
Ya mere ndi-Ju nāchọ Ya n'ememe, nāsi, Òle ebe Onye ahu nọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na mmemme ahụ ndị Juu nọ na-ele anya ma na-ajụgharị sị, “Olee ebe ọ nọ?”