John 7:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Igwe ndị mmadụ nọ nꞌebe ahụ nọkwa na-agbarịta izu banyere ya. Ụfọdụ na-asị, “Ọ bụ ezigbo mmadụ.” Ma ndị ọzọ na-asịkwa, “Mbaa, ọ bụghị ezi mmadụ. Ọ na-eduhie ndị mmadụ.”
Igbo 2006
Oké ntamu di kwa n'etiti ìgwè madu nile bayere Ya: ufọdu nāsi, Ọ bu ezi madu; ndi ọzọ nāsi, É-è, kama Ọ nēduhie ìgwè madu a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E nwere oke ntamu nʼetiti igwe mmadụ ahụ banyere ya. Ndị ụfọdụ na-asị, “Ọ bụ ezigbo mmadụ.” Ndị ọzọ na-asị, “Mba, ọ na-eduhie igwe mmadụ.”