John 7:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma nꞌetiti mmemme ahụ, mgbe ndị mmadụ na-atụghị anya ya, Jisọs gara nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke, nọọ nꞌebe ahụ bido izi ihe.
Igbo 2006
Ma mb͕e o ruru n'etiti ememe ahu ub͕u a Jisus rigoro n'ulo uku Chineke, we nēzí ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o ruru nʼetiti mmemme ahụ, Jisọs banyere nʼime ụlọnsọ ukwu ma bido ikuzi ihe.