John 7:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe ọ na-ezi juru ndị Juu anya, nke mere ka ha jụọ sị, “Olee otu nwoke a na-amụghị akwụkwọ siri mara ihe?”
Igbo 2006
Ya mere o nēju ndi-Ju anya, ha si, Onye a, Ò si aṅa mata akwukwọ ri nne, n'ebe ọ dighi mb͕e Ọ muworo akwukwọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site nʼoke mgbagwoju anya, ndị Juu jụrịtara onwe ha sị, “Olee otu nwoke a sịrị nweta amamihe dị otu a ebe ọ bụ na o nwebeghị onye kuziri ya ihe ọbụla?”