John 7:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara ha sị, “Ihe m na-ezi abụghị ihe m tụpụtara nꞌuche m. Kama ana m ezi ihe Chineke, onye zitere m, chọrọ.
Igbo 2006
Ya mere Jisus zara ha, si, Ozizím abughi nkem, kama ọ bu nke Onye ziterem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ha, “Ozizi m abụghị nke m, kama ọ bụ nke onye ahụ zitere m.