John 7:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụ na onye ọ bụla ekpebie ime uche Chineke, ọ gaamata ma ozizi a ọ bụ nke m ma ọ bụkwanụ nke si nꞌebe Chineke nọ pụta.
Igbo 2006
Ọ buru na onye ọ bula achọ ime ihe Ọ nāchọ, ọ gāmara ihe ozizí a bu, ma o sitere n'aka Chineke, ma-ọbu na Mu onwem nēkwu site n'Onwem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla na-achọ ime uche Chineke, ọ ga-achọpụta ma ozizi m ọ bụ nke m ma o sikwanụ na Chineke.