John 7:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mosisi nyere unu iwu, ma ọ dịghị onye ọ bụla nꞌime unu na-edebe iwu ahụ. Gịnị mere unu ji chọọ igbu m nꞌihi na m edebeghị iwu unu?”
Igbo 2006
Ọ̀ bughi Moses nyere unu iwu-unu, ma ọ dighi onye ọ bula nime unu nēme iwu ahu? Gini mere unu nāchọ uzọ ib͕um?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mosis o nyeghị unu iwu? Ma o nweghị onye ọbụla nʼime unu na-edebe iwu ahụ. Gịnị mere unu ji achọ igbu m?”