John 7:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mosisi nyere unu iwu banyere ibi mmadụ ugwu. (Iwu a ebidoghị nꞌaka Mosisi, o bidororị nꞌaka nna anyị ochie ha). Ma unu na-ebi mmadụ ugwu nꞌụbọchị izuike.
Igbo 2006
Ọ bu n'ihi nka ka Moses nyere unu ibì-úgwù (ọ bughi na o sitere n'aka Moses, kama o sitere n'aka nna-ayi-hà); n'ubọchi-izu-ike unu nēbì kwa madu úgwù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mosis nyere unu iwu ibi ugwu (nʼagbanyeghị na o siteghị na Mosis, kama na nna nna anyị ha), nʼụbọchị izuike unu na-ebikwa mmadụ ugwu.