John 7:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Lee! Ọ na-ekwusi okwu ike ma o nweghị ihe ha na-agwa ya! Ma eleghị anya ndị isi achọpụtala na ọ bụ Onye nzọpụta ahụ ga-abịa.
Igbo 2006
Ma le, Ọ nēkwuwa okwu, ma ha agwaghi Ya okwu ọ bula. Ọ̀ gābu na ndi-isi mara n'ezie na Onye a bu Kraist-ayi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lee ka ọ nọ na-ekwu okwu nʼihu mmadụ niile ma o nwekwaghị onye na-agwa ya ihe ọbụla. Ọ pụtara na ndịisi amatala nʼeziokwu na ọ bụ Kraịst?