John 7:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma anyị maara ebe a mụrụ nwoke a. Mgbe Onye nzọpụta ahụ ga-abịa mmadụ ọ bụla agaghị ama ebe o siri pụta.”
Igbo 2006
Otú ọ di ayi matara Onye a ebe O si puta: ma mb͕e ọ bula Kraist-ayi gābia, ọ dighi onye ọ bula mara ebe O si puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma anyị matara ebe nwoke a siri pụta, mgbe Kraịst ahụ ga-abịa, o nweghị onye ga-amata ebe o siri pụta.”