John 7:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs tiri mkpu sị, “Nꞌezie unu maara m. Unu maara ebe a nọ mụọ m. Ma ọ dị onye zitere m. Onye ahụ zitere m bụ eziokwu. Ma unu amaghị ya.
Igbo 2006
Ya mere Jisus tiri nkpu n'ulo uku Chineke, nēzí ihe, nāsi kwa, Unu mataram, mata kwa ebe M'si puta; ọ bughi kwa n'Onwem ka M'biaworo, kama Onye ziterem bu ezi Onye, Nke unu onwe-unu nāmataghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma dị ka Jisọs na-ezi ihe nʼime ụlọnsọ ukwuu ahụ, o tiri mkpu sị, “Nʼezie, unu maara m, matakwa ebe m siri pụta. Anọghị m nʼebe a na nke onwe m, ma onye ahụ zitere m bụ eziokwu. Unu amaghị ya.