John 7:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụnne Jisọs bịakwutere ya gwa ya sị, “O ruola nnọọ oge ị ga-eji gaa Judia. Gaa ugbu a ka ndị na-eso ụzọ gị hụ ọrụ ị na-arụ.
Igbo 2006
Ya mere umu-nne-Ya siri Ya, Si n'ebe a pua, je na Judia, ka ndi nēso uzọ-Gi we hu kwa ọlu-Gi nile nke I nālu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ya mere, ụmụnne ya ndị nwoke sịrị ya, “Si nʼebe a pụọ, gaa Judịa, ka ndị na-eso ụzọ gị nwe ike ịhụ ọrụ ị na-arụ.