John 7:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ ndị isi Juu ahụ biliri chọọ ijide ya. Ma mmadụ ọ bụla emetụghị ya aka nꞌihi na oge Chineke kara aka erubeghị.
Igbo 2006
Ya mere ha chọrọ uzọ ijide Ya: ọ dighi kwa onye ọ bula tukwasiri Ya aka, n'ihi na oge hour Ya akābiaghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ha chọrọ ijide ya, ma o nweghị onye ọbụla metụrụ ya aka nʼihi na oge ya erubeghị.