John 7:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs gwara igwe mmadụ ahụ okwu sị, “Nanị nwa oge nta ka m ga-anọnyere unu. Emesịa aga m alakwuru onye zitere m.
Igbo 2006
Ya mere Jisus siri, Ọ fọduru nwa oge Mu na unu gānọ, M'we lakuru Onye ziterem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị, “Naanị nwa oge ka mụ na unu ga-anọ, aga m alakwurukwa onye zitere m.